Etu ndị omekome si wakpoo ụlọ onye enyemaka Buhari

Views: 16

Ụlọọrụ onyeisiala Muhammadu Buhari ekwuola etu ndị omekome si wakpoo ụlọ onye enyemaka Buhari a na-akpọ ọkammụta Ibrahim Gambari.

Chioma Obianinwa and Chimamaka Ihenacho

  1. Ebe foto si, ep

    Ngalaba na-ahụ maka ahụike mbaụwa bụ World Health organization enyela ikike ka a malite ịgba ọgwụ mgbochi coronavirus nke ụlọọrụ Sinopharm mba Chaịna mepụtara.

    Nke a bụ ọgwụ mgbochi Covid-19 nke mbụ na-esighi n’aka mba ndị nọ n’ọdịda anyanwụ uwa nke WHO na-akwado.

    A dịlarịị mbụ gbaa ọtụtụ nde mmadụ ọgwụ mgbochi a na Chaịna nakwa ebe ọzọ.

    WHO adịla mbụ nye ikike ka a na-agba ọgwụ ndị dịka Pfizer, AstraZeneca, Johnson and Johnson nakwa Moderna.

    Mana ọtụtụ mba ndị na-enwechaghị ego dịka Afrịka, Latin Amerịka na Asia nabatara ọgwụ mgbochi ndị Chaịna.

    Mana WHO nọọrọ n’ụbọchị Fraịde kwuo na e nyochaala ọgwụ Sinopharm ma chọpụta na “ọ dị mma ịgba ndị mmadụ.

    Ha sị mgbakwụnye ọgwụ a ga-eme ka ọgwụ mgbochi coronavirus ruo ọtụtụ mba aka nakwa n’oge kwesịrị ọkachasị ndị ọrụ ahụike.

    A sị na a ga-agba ndị dị afọ iri na asatọ ma karịa ọgwụ a ugboro ọnụ abụọ.

    A na-echekwa mkpebi banyere ọgwụ mgbochi ọzọ si na mba Chaịna nke ụlọọrụ Sinovac mere ebe a ka na-enyocha ọgwụ Sputnik nke Rọshịa mere.

  2. Nkọwa foto, Aisha Alhassan bụbụ Minista na-ahụmaka ụmụnwaanyị n’ọchịchị Onyeisiala Muhammadu Buhari
    Ebe foto si, Aisha Alhassan

    Onye bụbụ Minista na-ahụmaka ihe gbasara ụmụnwaanyị bụ Hajia Aisha Alhassan anwụọla ka ọ gbachara afọ 61.

    Onye achọghị ka a kpọọ aha ya gwara BBC Hausa na ya bụ agbara nwaanyị zọburu ọkwa Gọvanọ Taraba steeti n’afọ 2015 nwụrụ n’ụlọọgwụ a kpọghị aha ya dị na Cairo, isiobodo Ijipt ka ọ rịachara ọrịa nwa oge.

    Cheta na Alhasan gbaburu arụkwaghịm n’afọ 2018 n’okwa ya dịka Mịnịsta n’ochịchị Onyeisiala Muhammadu Buhari nakwa na otu APC dịka ọ gara zọọ ọkwa gọvanọ na steeti ya.

    Onye ọkaiwu, Alhassan bụbụ Senetọ dịka o meriri aka chịburu Taraba steeti bụ Jolly Nyame, na ndị ọzọ ya na ya zọrọ ọkwa ahụ n’afọ 2011.

  3. 7 Mee 2021Ndị nne na nna ezutela ụmụakwụkwọ ndị ntọ tọhapụrụ

    Ọṅụ na akwa ọṅụ bụ ihe juru ebe nile na ụlọakwụkwọ ‘Federal College of Forest Mechanisation Afaka Kaduna dị ka ndị nne na nna zutere ụmụakwụkwọ dị 27 bụ ndị ndị ntọ tọhapụrụ na nsonso ha.

    A tọburu ụmụakwụkwọ dị 39 n’ọnwa Maachị mechaa.

    Nkọwa foto, Ụmụakwụkwọ ‘Federal College of Forest Mechanisation Afaka, Kaduna a gbapụtara n’aka ndị ntọ
    Ebe foto si, Valentina Shekara

  4. 7 Mee 2021Hazard arịọla mgbaghara maka foto na-efegharị

    Eden Hazard arịọla ndị nkwado otu ya bụ Real Madrid mgbaghara maka foto gosiri ebe ya ndị Chelsea na-achị ọchị dịka otu ahụ gbapụchara otu ya n’asọmpị Champions League

    Hazard sị “ọ bụghị ebumnuche m ịkpasu ndị nso anyị iwe”.

    Hazard gbagbuuru otu Chelsea bọọlụ tupu ọ gaba na Real Madrid na-ekele ụfọodụ ndị otu ochie ya mana nke a wutere ndị otu ọhụrụ ya

  5. 7 Mee 2021Otu nwata ejirila egbe merụọ mmadụ atọ ahụ n’ụlọakwụkwọ ya

    Ndị uweojii n’obodo Rigby dị n’Idaho ekwuola na otu nwataakwụkwọ nwaanyị ruru afọ iri na otu ejirila egbe merụọ mmadụ atọ ahụ.

    Ha kwuru na ọ gbara ụmụakwụkwọ ibe ya abụọ egbe nakwa otu onye nkuzi tupu ejichie ya ma kpọọ ndị uweojii.

    A na-atụ anya na mmadụ atọ ahụ ga-agbake na mmerụ ahụ ha merụrụ n’egbe ahụ nwata nwaanyị si n’ime akpa ya wepụta.

  6. Ebe foto si, Imo Police Command

    Imo steeti enwetela kọmishọna ndị uweojii ọhụrụ aha ya bụ Abutu Yaro.

    Yaro naara Nasiru Mohammed ọkwa ahụ dịka ebughariri ya gawa Legọs.

    Yaro bụ onye Kogi steeti bụbu Kọmishọna ndị uweojii na Zamfara steeti.

    O kwere nkwa ị hụ na udo na nchekwa laghachiri n’Imo steeti site na njịkọ aka ndị uweojii nakwa ọha mmadụ.

    Nke a bụ ihe o kwuru dịka educhara ya n’iyi ọrụ n’ụbọchị Tọzde.

  7. Ahịa Kairo dị n’Oshodi nọ n’ọnọdụ ịtụ anya ugbua dịka ọkụ amaghi ebe o si gbara n’ebe ahụ n’abalị Tọzde.

    Ndị ọrụ gbatagbata na Legọs bụ LASEMA n’ịchafụ kwuru na o nweghi onye nwụrụ na ya bụ ọdachi mana ọtụtụ ngwa ahịa nara n’iyi na ya bụ ọkụ.

    N’aka nke ha, ndị ọrụ mmenyụ okụ gbara mbọ menyụọ ya bụ ọkụ n’ihe dịka elekere iri nke abalị.

  8. Akụkọ dị ọkụ ka o si dị ọkụ ka anyị na-ewetara unu taa.

    Jisinu ike na peeji anyị.

  9. Akụkọ na-eru anyị nta ugbua bụ na ụda egbe na-arị ibe ya elu n’obodo Orlu dị n’Imo Steetị.

    Otu onye bi n’ogbe ahụ na-achọghị ka a kpọọ aha ya gwara BBC Igbo na ụda egbe ahụ malitere ịda n’elekere iri na abụọ nke ehihie ụbọchị Tọsde.

    Ọ sị na ihe na-eme n’ebe a kpọrọ ‘California junction’ dị na Nkwuito ruo ebe a kpọrọ ‘banana junction’.

    Nke a mere ọtụtụ ụlọakụ dị na gburugburu ebe ahụ ji mechie n’ike ma sị ndị ahịa ha lawa.

    Ọ gara n’ihu kwuo na site n’ihe dịka elekere ise nke mgbede rute n’abalị a akụkọ na-apụta, ụda egbe a ka na-aga n’ihu.

    Ọ gara n’ihu kwuo na ụfọdụ ndị ji ọsọ gbabata n’ebe ha bi sị na ha hụrụ ụgbọala ‘armored tank’ ndịagha na gburugburu ebe ahụ.

    Ọ sị na ndị a sị na ha hụkwara ndị ọzọ yi uwe ojii nakwa akwa ọbara ọbara ka ha na-agbarịta onwe ha egbe.

    BBC Igbo kpọrọ ọnụ na-ekwuru ndị uweojii n’Imo Steetị mana ọ zaghị ekwe ntị tupu akụkọ a apụta.

  10. 6 Mee 2021Fifa ebugheriala mgbe Afrịka ga-amalite asọmpị maka ịgba iko mbaụwa

    N’egwuregwu, Fifa ebugharịala mgbeAfrịka ga-amalite asọmpi maka ịzoo ọkwa ndị ga-eso gbaa iko mba ụwa nke 2022.

    Fifa si Juun bufe ya bụ asọmpi September maka egwu coronavirus, nke ga-eme na-aga agbazi asọmpi abụọ n’otu ụbọchị na September, October na Novermber.

  11. Ka anyị gaa na South Africa be anụ na-achụ dinta ọsọ dịka Odeakwụkwọ pati ANC bụ Ace Magashule achuturu achutu kpọrọ ekwo nkụ na ya agaghị aritu.

    A na-ekwu nke ọ mere, Magashule degara onyeisiala mba ahụ bụ Cyril Ramaphosa akwụkwọ ka ọ

    rituo n’oche ọchịchị.

    Ramaphosa sị na ọ bụ ndị niile ana enyocha maka mpụ bịaziri chụwa ya.

  12. Ụlọọrụ National Examination Commission ewepụtala mpụtara ule NECO nke 2020.

    Onyeisi ya bụ ụlọọrụ bụ Godswill Obioma kwuru ụnyaahụ na Mina na mmadụ puku iri abụọ na isii na ụma (26,277) nwetere krediti na asụsụ Bekee ya na mgbakọ na mnwepụ.

  13. 6 Mee 2021Gọvanọ Enugu steeti emeela njem nleta na be Bishọpụ Eneje maka ngagharịiwe ụnyaahụ

    Gọvanọ Enugu steeti bụ Ifeanyi Ugwuanyị emeela njem nleta n’obi Bishop nke Enugu bụ Calistus Onaga n’ehihie Tọzde.

    Ugwuanyi gara iji anya ya hụ ihe ndị ngagharịiwe mebiri na obi Bishop nakwa na ụlọụka Holy Ghost dị na steeti ahụ.

    Ebe foto si, Enugu state government press
  14. 6 Mee 2021Etu ndị o ji egbe si wakpoo ụlọọrụ ndị uweojii n’Obosi ma gbuo mmadụ abụọ

    Ndị o ji egbe a na-amaghị ndị ha bụ wakporo ụlọọrụ ndị uweojii dị n’Obosi n’okpuruọchịchị Idemili North nke Anambra Steetị.

    Ndị o ji egbe a wakporo ụlọọrụ a, gbaa ya ọkụ ma gbuo ndị uweojii abụọ nọ n’ọrụ n’oge ahụ.

    Kọmishọna ọhụrụ nke ndị uweojii n’Anambra Steetị bụ Chris Owolabi sị na udo adịla n’Obosi ugbua dịka ha na-eme nyocha inwuchi ndị o ji egbe a.

    Owolabi nyere ndị ọrụ iwu ka ha sie imi n’ala chọpụta ndị o ji egbe a na-egbughi oge.

    O nwebeghi onye maara etu ndị o ji egbe a si nwee ike banye n’ụlọọrụ ndị uweojii mana nyocha ka na-aga n’ihu.

  15. Akụkọ BBC nụrụ bụ na Dare Adeboye, nwa onyeisi ụlọụka Redeemed bụ Enoch Adeboye anwụọla

    Dare bụ nwa atọ ụkọchukwu ahụ bụkwa ụkọchukwu n’ọnwe ya n’Abuja.

    BBC chọpụtara na o kwuru okwu chukwu n’ụlọụka ya n’ụbọchị ụka gara aga tupu ihe a e mee mana amabeghi etu o si nwụ.

    Akụkọ kwuru na Dare dị afọ iri anọ na abụọ nakwa na o kwesiri ịgba afọ ọhụrụ n’ọnwa Juun na-abịa.

    Ọ lụrụ nwaanyị ma mụọ ụmụaka.

  16. Mba Amerịka na-akwado ịkesagharị ọgwụ nje HIV tọrọ atọ n’ọdọ ụgbọmmiri mba Kenya n’ihi esemokwu ụgwọ ụtụ isi.

    Isiụlọọrụ ha dị na Kenya kọwara na ha na-eme nke a n’ihi oge mmebi ọgwụ ndị ahụ na-abịa n’ike n’ike.

    Gọọmentị mba Kenya kwuru na ha ewepula ụgwọ ụtụ isi n’ọgwụ ndị ahu mana a ka na-eche ikike n’aka ụlọọrụ na-enyocha ọgwu na mba ahụ.

    Ọgwụ ahụ bụ onyinye si n’aka ụlọọrụ USAid na mba Amerịka.

  17. Ndị na-eme nyocha na mba Kenya ahụtala nje ọrịa na-ebute ọrịa Covid-19 nke sị mba India n’ahụ mmadụ ise na Kenya.

    Mịnịsta ahụike mba Kenya kwuru na ha mere ya bụ nyocha tupu amachie njem mba India.

    Mmadụ ise a ahụtara ya bụ ọrịa n’ahụ ha bụ ndị na-arụ n’ụlọọrụ na-emepụta fatalịza na Kenya.

    7 Mee 2021Ndị nne na nna ezutela ụmụakwụkwọ ndị ntọ tọhapụrụ

          Mmadụ ise a ahụtara ya bụ ọrịa n’ahụ ha bụ ndị na-arụ n’ụlọọrụ na-emepụta fatalịza na Kenya.Etu ndị omekome si wakpoo ụlọ onye enyemaka BuhariEtu ndị omekome si wakpoo ụlọ onye enyemaka BuhariEtu ndị omekome si wakpoo ụlọ onye enyemaka Buhari

About The Editor 632 Articles
The Editor of The Heartlander. - News & Views from Imo State, the Eastern Heartland of Nigeria

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.

*